Abụ Ọma 135:19
Psalms 135:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị. Unu ndị ụlọ Erọn, toonu Onyenwe anyị.
Psalms 135:19 in English
Psalms 135:19 · Berean Standard Bible
O house of Israel, bless the LORD; O house of Aaron, bless the LORD;
Context
17Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,
ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha. 18Ndị na-eme ha ga-adị ka ha.
Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị. 19Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị.
Unu ndị ụlọ Erọn, toonu Onyenwe anyị. 20Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị;
unu ndị na-atụ egwu ya, toonu Onyenwe anyị. 21Ka otuto dịrị Onyenwe anyị site na Zayọn,
nye onye ahụ na-ebi na Jerusalem.
Toonu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.