Abụ Ọma 135:18
Psalms 135:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị na-eme ha ga-adị ka ha. Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị.
Psalms 135:18 in English
Psalms 135:18 · Berean Standard Bible
Those who make them become like them, as do all who trust in them.
Context
16Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,
ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ. 17Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,
ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha. 18Ndị na-eme ha ga-adị ka ha.
Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị. 19Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị.
Unu ndị ụlọ Erọn, toonu Onyenwe anyị. 20Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị;
unu ndị na-atụ egwu ya, toonu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.