Native Bible

Psalms 134:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya* ma toonu Onyenwe anyị.

Psalms 134:2 in English

Psalms 134:2 · Berean Standard Bible

Lift up your hands to the sanctuary and bless the LORD!

Context

1Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị. 2Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya* ma toonu Onyenwe anyị. 3Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu. 134:2 1Tm 2:8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.