Abụ Ọma 131:2
Psalms 131:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ; dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na nne ya nọ, e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m.
Psalms 131:2 in English
Psalms 131:2 · Berean Standard Bible
Surely I have stilled and quieted my soul; like a weaned child with his mother, like a weaned child is my soul within me.
Context
1O Onyenwe anyị, nganga adịghị nʼobi m,
ndụ mpako abụkwaghị ọchịchọ m;
adịghị m etinye onwe m nʼokwu karịrị m
maọbụ nʼihe ndị dị ukwuu karịa m. 2Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ;
dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na nne ya nọ,
e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m. 3Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na Onyenwe anyị*
ugbu a na mgbe niile ebighị ebi.
131:3 Abụ 130:7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.