Abụ Ọma 129:7
Psalms 129:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ, maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya.
Psalms 129:7 in English
Psalms 129:7 · Berean Standard Bible
unable to fill the hands of the reaper, or the arms of the binder of sheaves.
Context
5Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị
bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere. 6Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ
nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;* 7nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ,
maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya. 8Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha,
“Ngọzị Onyenwe anyị dịrị unu.
Anyị na-agọzi unu nʼaha Onyenwe anyị.”*
129:6 Ọ bụ ụrọ a gwakọtara ntụ na aja ka e ji emechi elu ụlọ nʼIzrel. Nʼoge mmiri ozuzo, ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ ndị a nʼihi na ha dị larịị, ma ha adịghị adịgide. Mgbe ọkọchị bịara, nʼihi na mgbọrọgwụ ha abanyeghị nʼime aja elu ụlọ ndị a, ha na-akpọnwụ Abụ 37:2
129:8 Rut 2:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.