Abụ Ọma 129:4
Psalms 129:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”
Psalms 129:4 in English
Psalms 129:4 · Berean Standard Bible
The LORD is righteous; He has cut me from the cords of the wicked.
Context
2“Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge,
ma ha enweghị ike merie m. 3Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi,
mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo. 4Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume;
ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.” 5Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị
bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere. 6Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ
nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.