Abụ Ọma 126:6
Psalms 126:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ji ịkwa akwa buru mkpụrụ ubi ọ ga-agha na-aga, ga-emesịa jiri abụ ọṅụ na-alọghachi azụ, mgbe ha bu ukwu ọka ha. 126:1 Jer 29:14; Jul 3:1
Psalms 126:6 in English
Psalms 126:6 · Berean Standard Bible
He who goes out weeping, bearing a trail of seed, will surely return with shouts of joy, carrying sheaves of grain.
Context
4Nyeghachi anyị akụnụba anyị, o Onyenwe anyị,
dịka mmiri iyi na-asọ nʼala Negev. 5Ndị niile na-eji anya mmiri na-arụ ọrụ ịkụ mkpụrụ
ga-emesịa jiri abụ ọṅụ wee ihe ubi ahụ. 6Onye ji ịkwa akwa
buru mkpụrụ ubi ọ ga-agha na-aga,
ga-emesịa jiri abụ ọṅụ na-alọghachi azụ,
mgbe ha bu ukwu ọka ha.
126:1 Jer 29:14; Jul 3:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.