Native Bible

Psalms 119:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Wepụ anya m site nʼihe na-abaghị uru; chebe ndụ m dịka okwu gị si dị.*

Psalms 119:37 in English

Psalms 119:37 · Berean Standard Bible

Turn my eyes away from worthless things; revive me with Your word.*

Context

35Duo m nʼụzọ nke iwu gị niile, nʼihi na ọ bụ nʼime ha ka m na-achọta obi ụtọ. 36Mee ka obi m chee ihu nʼiwu gị niile ọ bụghị nye uru na-esite nʼọchịchọ nke onwe. 37Wepụ anya m site nʼihe na-abaghị uru; chebe ndụ m dịka okwu gị si dị.* 38Mezuo nkwa i kwere ohu gị, ka a tụọ egwu gị. 39Wepụ nkọcha nke m na-atụ egwu ya, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.