Native Bible

Psalms 119:141 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ezie na m bụ onye dị ala, na onye a na-eleda anya, ma adịghị m eleda ụkpụrụ gị niile anya.

Psalms 119:141 in English

Psalms 119:141 · Berean Standard Bible

I am lowly and despised, but I do not forget Your precepts.

Context

139Nʼihi na ndị iro m na-elefu okwu gị anya, ịnụ ọkụ nʼobi m na-ada mba. 140Nkwa gị niile bụ ihe enyochara nke ọma, ohu gị na-ahụkwa ha nʼanya. 141Ọ bụ ezie na m bụ onye dị ala, na onye a na-eleda anya, ma adịghị m eleda ụkpụrụ gị niile anya. 142Ezi omume gị na-adị ruo mgbe ebighị ebi. Iwu gị niile bụkwa eziokwu. 143Nsogbu na ihe mgbu adakwasịla m, ma iwu gị niile bụ ihe na-amasị m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.