Native Bible

Psalms 119:111 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwu gị niile bụ ihe nketa m ruo mgbe ebighị ebi; ha bụ ihe na-enye obi m ọṅụ.

Psalms 119:111 in English

Psalms 119:111 · Berean Standard Bible

Your testimonies are my heritage forever, for they are the joy of my heart.

Context

109Mkpụrụobi m na-adị m nʼọbụaka m oge niile, ma echezọghị m iwu gị. 110Ndị ajọ omume esielera m ọnya, ma esitebeghị m nʼụkpụrụ gị kpafuo. 111Iwu gị niile bụ ihe nketa m ruo mgbe ebighị ebi; ha bụ ihe na-enye obi m ọṅụ. 112Obi m ekpebiela idebe ụkpụrụ gị ruo na ngwụcha. 113Ana m akpọ ndị na-enwe obi abụọ asị, ma ahụrụ m iwu gị nʼanya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.