Abụ Ọma 118:28
Psalms 118:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị bụ Chineke m, aga m eto gị; ị bụ Chineke m, aga m ebuli gị elu.
Psalms 118:28 in English
Psalms 118:28 · Berean Standard Bible
You are my God, and I will give You thanks. You are my God, and I will exalt You.
Context
26Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.
Anyị sitere nʼụlọ Onyenwe anyị na-agọzi gị. 27Onyenwe anyị bụ Chineke,
ọ bụ ya mere ka ìhè ya mụkwasị anyị.
Chịrị igu nkwụ nʼaka gị, soro ndị ji ọṅụ bata nʼogige Chineke
bịaruo nʼebe ịchụ aja. 28Ị bụ Chineke m, aga m eto gị;
ị bụ Chineke m, aga m ebuli gị elu. 29Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma,
ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
118:22 Ya bụ, isi nkuku ụlọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.