Native Bible

Psalms 118:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 118:22 Ya bụ, isi nkuku ụlọ

Psalms 118:29 in English

Psalms 118:29 · Berean Standard Bible

Give thanks to the LORD, for He is good; His loving devotion endures forever.

Context

27Onyenwe anyị bụ Chineke, ọ bụ ya mere ka ìhè ya mụkwasị anyị. Chịrị igu nkwụ nʼaka gị, soro ndị ji ọṅụ bata nʼogige Chineke bịaruo nʼebe ịchụ aja. 28Ị bụ Chineke m, aga m eto gị; ị bụ Chineke m, aga m ebuli gị elu. 29Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 118:22 Ya bụ, isi nkuku ụlọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.