Abụ Ọma 115:5
Psalms 115:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya abụọ ma ha adịghị ahụ ụzọ;
Psalms 115:5 in English
Psalms 115:5 · Berean Standard Bible
They have mouths, but cannot speak; they have eyes, but cannot see;
Context
3Chineke anyị bi nʼeluigwe.
Ọ bụkwa ihe tọrọ ya ụtọ nʼobi ka ọ na-eme. 4Arụsị ha niile bụ ọlaọcha na ọlaedo ka e ji kpụọ ha,
ha bụ ọrụ aka mmadụ. 5Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,
ha nwere anya abụọ ma ha adịghị ahụ ụzọ; 6ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,
ha nwekwara imi ma ha adịghị anụ isisi ọbụla; 7ha nwere aka, ma ha adịghị emetụ ihe ọbụla aka,
ha nwere ụkwụ, ma ha adịghị eje ije;
ha enweghị ike iji akpịrị ha mee mkpọtụ ọbụla.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.