Abụ Ọma 114:8
Psalms 114:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
onye mere ka oke nkume ghọọ ọdọ mmiri, onye mere ka ọmụ nkume ghọọ isi iyi mmiri.* 114:3 Ọpụ 14:21 114:3 Jos 3:12-16 114:8 Aịz 48:21; 1Kọ 10:4
Psalms 114:8 in English
Psalms 114:8 · Berean Standard Bible
who turned the rock into a pool, the flint into a fountain of water!
Context
6Gịnị na-eme unu, ugwu ukwu niile unu ji na-awụli elu dịka ụmụ ebule?
Gịnị na-emekwa unu, ugwu nta niile, unu ji na-awụli elu dịka ụmụ atụrụ? 7Ka ụwa niile maa jijiji nʼihu Onyenwe anyị,
ka ọ maakwa jijiji nʼihu Chineke nke Jekọb, 8onye mere ka oke nkume ghọọ ọdọ mmiri,
onye mere ka ọmụ nkume ghọọ isi iyi mmiri.*
114:3 Ọpụ 14:21
114:3 Jos 3:12-16
114:8 Aịz 48:21; 1Kọ 10:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.