Abụ Ọma 112:1
Psalms 112:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Toonu Onyenwe anyị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu Onyenwe anyị; onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile.
Psalms 112:1 in English
Psalms 112:1 · Berean Standard Bible
Hallelujah!* Blessed is the man who fears the LORD, who greatly delights in His commandments.
Context
1Toonu Onyenwe anyị.
Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu Onyenwe anyị;
onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile. 2Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ;
ọgbọ ndị na-eme ihe ziri ezi ga-abụ ndị a gọziri agọzi. 3Akụnụba na-adịgide nʼụlọ ya;
ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.