Abụ Ọma 111:2
Psalms 111:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọrụ niile Onyenwe anyị na-arụ dị ukwuu; ndị niile na-enwe mmasị na ha na-atụgharị uche nʼime ha.
Psalms 111:2 in English
Psalms 111:2 · Berean Standard Bible
Great are the works of the LORD; they are pondered by all who delight in them.
Context
1Toonu Onyenwe anyị!
Aga m eji obi m niile jaa Onyenwe anyị mma
nʼime nzukọ ndị ụzọ ha ziri ezi na nʼime ọgbakọ ukwuu. 2Ọrụ niile Onyenwe anyị na-arụ dị ukwuu;
ndị niile na-enwe mmasị na ha na-atụgharị uche nʼime ha. 3Ọrụ ya jupụtara nʼebube na ịma mma,
ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi. 4O meela ka e cheta ọrụ ebube ya niile;
Onyenwe anyị bụ onye amara na onye ọmịiko.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.