Abụ Ọma 108:11
Psalms 108:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụghị gị, o Chineke? Gị onye jụrụ anyị, onye na-adịghị esokwa ndị agha anyị aga agha?
Psalms 108:11 in English
Psalms 108:11 · Berean Standard Bible
Have You not rejected us, O God? Will You no longer march out, O God, with our armies?
Context
9Moab bụ efere ịkwọ aka m,
aga m atụsa akpụkpọụkwụ m nʼelu Edọm
nʼelu isi Filistia, ana m eti mkpu mmeri.” 10Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike?
Onye ga-edu m gaa Edọm? 11Ọ bụghị gị, o Chineke? Gị onye jụrụ anyị,
onye na-adịghị esokwa ndị agha anyị aga agha? 12Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,
nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu. 13Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri,
ọ ga-azọpịa ndị iro anyị niile nʼala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.