Abụ Ọma 107:40
Psalms 107:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
onye ahụ na-eleda ndị na-achị achị anya mere ka ha wagharịa nʼọzara, ebe ụzọ na-adịghị.
Psalms 107:40 in English
Psalms 107:40 · Berean Standard Bible
He pours out contempt on the nobles and makes them wander in a trackless wasteland.
Context
38ọ gọziri ha, ọnụọgụgụ ha bakwara ụba,
o mekwara ka anụ ụlọ ha mụbaa. 39Mgbe ahụ, ọnụọgụgụ ha adịghịkwa ka ọ dị na mbụ,
ha bụ ndị e ji mkpagbu na ihe ndakwasị na iru ụjụ wedata nʼala; 40onye ahụ na-eleda ndị na-achị achị anya
mere ka ha wagharịa nʼọzara, ebe ụzọ na-adịghị. 41Ma ọ na-anapụta ndị mkpa na-akpa site na nhụju anya ha,
mee ka ezinaụlọ ha mụbaa dịka igwe anụ ụlọ. 42Ndị ezi omume na-ahụ ya na-aṅụrị ọṅụ,
ma ndị ajọ omume na-emechi ọnụ ha nọọ duu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.