Abụ Ọma 106:4
Psalms 106:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma, bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha,
Psalms 106:4 in English
Psalms 106:4 · Berean Standard Bible
Remember me, O LORD, in Your favor to Your people; visit me with Your salvation,
Context
2Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke Onyenwe anyị na-arụ
maọbụ kwupụta otuto ya niile? 3Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi,
ndị ahụ na-eme ezi ihe mgbe niile. 4O Onyenwe anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma,
bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha, 5ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara,
ka m keta oke nʼọṅụ ahụ dịrị mba gị
sorokwa ihe nketa gị nye otuto. 6Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere;
anyị emeela ihe ọjọọ, rụọkwa ọrụ ajọ omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.