Abụ Ọma 104:17
Psalms 104:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ nnụnụ na-ewu akwụ ha; nʼosisi fịa ka ụgbala na-ewu akwụ ya.
Psalms 104:17 in English
Psalms 104:17 · Berean Standard Bible
where the birds build their nests; the stork makes her home in the cypresses.*
Context
15mmanya nke na-enye obi mmadụ aṅụrị,
mmanụ nke na-eme ka ihu na-egbupụ amụma,
na achịcha nke na-enye ya ume nʼobi. 16A na-agba osisi niile nke Onyenwe anyị mmiri nke ọma,
osisi sida nke Lebanọn nke ọ kụrụ. 17Ụmụ nnụnụ na-ewu akwụ ha;
nʼosisi fịa ka ụgbala na-ewu akwụ ya. 18Ugwu niile dị elu dịịrị ewu ọhịa;
nʼọgba dị na nkume ka ewi nkume na-ezo onwe ha. 19I mere ọnwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-agụ oge na mgbe dị iche iche;
anyanwụ makwaara mgbe ọ ga-eji daa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.