Abụ Ọma 104:10
Psalms 104:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eme ka mmiri, site nʼala na-asọpụta na ndagwurugwu, meekwa ka iyi niile site nʼetiti ugwu na-asọfe.
Psalms 104:10 in English
Psalms 104:10 · Berean Standard Bible
He sends forth springs in the valleys; they flow between the mountains.
Context
8Ha sitere nʼelu ugwu niile,
sọrọ gaa na ndagwurugwu,
ruokwa nʼebe ahụ ị kpara oke na ha ga-anọ. 9Ị kpara oke nye ha, nke ha na-agaghị agafe,
gbochie ha ikpuchi elu ụwa ọzọ. 10Ọ na-eme ka mmiri, site nʼala na-asọpụta na ndagwurugwu,
meekwa ka iyi niile site nʼetiti ugwu na-asọfe. 11Ha na-enye anụ ọhịa niile mmiri ọṅụṅụ
bụrụkwa ebe akpịrị ịkpọ nkụ nke ịnyịnya ibu ọhịa na-adajụ. 12Nʼosisi dị nʼakụkụ ha ka ụmụ anụ ufe nke eluigwe ga-anọ wuo akwụ ha;
nọrọkwa nʼalaka ha bụọ abụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.