Native Bible

Psalms 100:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Onyenwe anyị dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ruo ọgbọ niile ka ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgidekwa. 100:3 Job 10:3; Efe 2:10

Psalms 100:5 in English

Psalms 100:5 · Berean Standard Bible

For the LORD is good, and His loving devotion endures forever; His faithfulness continues to all generations.

Context

3Matanụ na Onyenwe anyị bụ Chineke. Ọ bụ ya onwe ya kere anyị,* ọ bụkwa ya nwe anyị, anyị bụ ndị ya, igwe atụrụ nke ọ na-azụ. 4Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya jiri otuto baa nʼogige ya; keleenụ ya, tookwa aha ya. 5Nʼihi na Onyenwe anyị dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ruo ọgbọ niile ka ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgidekwa. 100:3 Job 10:3; Efe 2:10

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.