Native Bible

Psalms 10:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-echedo ndị na-enweghị nna na ndị niile a na-emegbu emegbu, ka mmadụ efu, onye e kere eke, ghara imenye ha egwu ọzọ. 10:6 Ọ na-asị nʼime obi ya, “Agaghị ewezuga m nʼọnọdụ m”; Ọ na-aṅụkwa iyi sị, “Ọ dịghị onye ọbụla ga-eme m ihe ọjọọ” 10:7 Ya bụ, ịgba iyi 10:11 O mechiri anya ya, ọ naghị ahụ ya

Psalms 10:18 in English

Psalms 10:18 · Berean Standard Bible

to vindicate the fatherless and oppressed, that the men of the earth may strike terror no more.

Context

16Onyenwe anyị bụ eze ruo mgbe ebighị ebi. Ọ ga-esite nʼala ya kpochapụ mba niile. 17O Onyenwe anyị, ị maara ọchịchọ obi ndị niile a na-akpagbu; ị na-ege ntị na mkpu akwa ha ma kasịekwa ha obi, 18Ị na-echedo ndị na-enweghị nna na ndị niile a na-emegbu emegbu, ka mmadụ efu, onye e kere eke, ghara imenye ha egwu ọzọ. 10:6 Ọ na-asị nʼime obi ya, “Agaghị ewezuga m nʼọnọdụ m”; Ọ na-aṅụkwa iyi sị, “Ọ dịghị onye ọbụla ga-eme m ihe ọjọọ” 10:7 Ya bụ, ịgba iyi 10:11 O mechiri anya ya, ọ naghị ahụ ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.