Abụ Ọma 1:4
Psalms 1:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ndị ajọ omume adịghị otu a. Ha dị ka igbugbo ọka nke oke ifufe na-efesasị.
Psalms 1:4 in English
Psalms 1:4 · Berean Standard Bible
Not so the wicked! For they are like chaff driven off by the wind.
Context
2Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu Onyenwe anyị.
Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu Onyenwe anyị ehihie na abalị, 3Ọ dị ka osisi a kụrụ nʼakụkụ iyi,
nke na-amịpụta mkpụrụ ya nʼoge ya,
nke ahịhịa ya na-adịghị akpọnwụ akpọnwụ.
Ihe niile ọ na-eme na-agara ya nke ọma. 4Ma ndị ajọ omume adịghị otu a.
Ha dị ka igbugbo ọka
nke oke ifufe na-efesasị. 5Ya mere, ndị ajọ omume agaghị eguzosi ike nʼụbọchị ikpe;
ndị mmehie agaghị eguzokwa na nzukọ ndị ezi omume. 6Nʼihi na Onyenwe anyị na-eche ụzọ ndị ezi omume nche.
Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-eduba ha nʼịla nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.