Proverbs 9:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Bịanụ nʼụlọ m, unu ndị niile na-enweghị uche” Ma nye ndị amamihe kọrọ, ọ na-asị,
Proverbs 9:4 in English
Proverbs 9:4 · Berean Standard Bible
“Whoever is simple, let him turn in here!” she says to him who lacks judgment.
Context
2O doziela oriri ya nʼusoro,
o gbuola anụ ya, gwaakwa mmanya.* 3O zipụkwala ndị ozi ya ka ha gaa kpọọ mmadụ niile,
site nʼebe dị elu nke obodo ka ha nọ na-akpọ oku na-asị, 4“Bịanụ nʼụlọ m, unu ndị niile na-enweghị uche”
Ma nye ndị amamihe kọrọ, ọ na-asị, 5“Bịanụ, rie nri m,
ṅụọkwa mmanya m gwakọtara. 6Hapụnụ ụzọ enweghị uche unu, ka unu were dị ndụ;
gbasokwanụ ụzọ mmụọ ịghọta ihe.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.