Proverbs 9:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O doziela oriri ya nʼusoro, o gbuola anụ ya, gwaakwa mmanya.*
Proverbs 9:2 in English
Proverbs 9:2 · Berean Standard Bible
She has prepared her meat and mixed her wine; she has also set her table.
Context
1Amamihe ewuola ụlọ ukwu ya
nʼelu ogidi asaa. 2O doziela oriri ya nʼusoro,
o gbuola anụ ya, gwaakwa mmanya.* 3O zipụkwala ndị ozi ya ka ha gaa kpọọ mmadụ niile,
site nʼebe dị elu nke obodo ka ha nọ na-akpọ oku na-asị, 4“Bịanụ nʼụlọ m, unu ndị niile na-enweghị uche”
Ma nye ndị amamihe kọrọ, ọ na-asị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.