Native Bible

Proverbs 9:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Amamihe ewuola ụlọ ukwu ya nʼelu ogidi asaa.

Proverbs 9:1 in English

Proverbs 9:1 · Berean Standard Bible

Wisdom has built her house; she has carved out * her seven pillars.

Context

1Amamihe ewuola ụlọ ukwu ya nʼelu ogidi asaa. 2O doziela oriri ya nʼusoro, o gbuola anụ ya, gwaakwa mmanya.* 3O zipụkwala ndị ozi ya ka ha gaa kpọọ mmadụ niile, site nʼebe dị elu nke obodo ka ha nọ na-akpọ oku na-asị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.