Ilu 6:33
Proverbs 6:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya, ihere ya agaghị ekwe ihichapụ.
Proverbs 6:33 in English
Proverbs 6:33 · Berean Standard Bible
Wounds and dishonor will befall him, and his reproach will never be wiped away.
Context
31Ma ọ bụrụ na ejide ya ọ ga-akwụghachi ụgwọ ihe niile ahụ o zuru okpukpu asaa.
Nʼagbanyeghị na nke a ga-eme ka o ree ihe niile o ji biri nʼụlọ ya. 32Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya,
nʼihi na ọ bụ onwe ya ka ọ na-ala nʼiyi. 33A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya,
ihere ya agaghị ekwe ihichapụ. 34Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ;
ọ gakwaghị enwe obi ebere nʼebe ọ nọ nʼụbọchị ọ ga-abọ ọbọ. 35Ọ gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya.
O nwekwaghị ihe a ga-enye ya pụrụ ime ka iwe ya dajụọ.
6:20 Efe 6:1
6:23 Abụ 119:105
6:23 Abụ 19:8; 2Pt 1:19
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.