Ilu 6:35
Proverbs 6:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya. O nwekwaghị ihe a ga-enye ya pụrụ ime ka iwe ya dajụọ. 6:20 Efe 6:1 6:23 Abụ 119:105 6:23 Abụ 19:8; 2Pt 1:19
Proverbs 6:35 in English
Proverbs 6:35 · Berean Standard Bible
He will not be appeased by any ransom, or persuaded by lavish gifts.
Context
33A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya,
ihere ya agaghị ekwe ihichapụ. 34Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ;
ọ gakwaghị enwe obi ebere nʼebe ọ nọ nʼụbọchị ọ ga-abọ ọbọ. 35Ọ gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya.
O nwekwaghị ihe a ga-enye ya pụrụ ime ka iwe ya dajụọ.
6:20 Efe 6:1
6:23 Abụ 119:105
6:23 Abụ 19:8; 2Pt 1:19
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.