Native Bible

Proverbs 5:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ugbu a, abịaruola m na mbibi nʼihu ọha mmadụ niile.”

Proverbs 5:14 in English

Proverbs 5:14 · Berean Standard Bible

I am on the brink of utter ruin in the midst of the whole assembly.”

Context

12Mgbe ị ga-asị, Lee ka m si kpọọ ịdọ aka na ntị asị! “Leekwa ka obi m si lelịa iba mba anya! 13Egeghị m ntị nʼozizi nke ndị nkuzi m maọbụ nabata ndụmọdụ nke ndị ndụmọdụ m. 14Nʼihi na ugbu a, abịaruola m na mbibi nʼihu ọha mmadụ niile.” 15Ṅụọ naanị mmiri nke si nʼite mmiri gị; mmiri dị mma nke si nʼolulu mmiri gị. 16Gịnị mere ị ga-eji kwe ka isi mmiri gị sọọ nʼokporoụzọ, ka mmiri nke aka gị sọọ nʼama?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.