Native Bible

Proverbs 30:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi; iti mmadụ aka nʼimi na-akpata ịgba ọbara, otu a kwa ikpali iwe na-eweta ise okwu.” 30:2 Abụ m anụ ọhịa, a bụghị mmadụ. 30:11 Maọbụ, Ọgbọ 30:26 Ewi nkume bụ otu ụdị oke nʼọtụtụ ụzọ oke e nwere. Ha na-ebi nʼigwe nʼugwu. Lev 11:5; Abụ 104:18

Proverbs 30:33 in English

Proverbs 30:33 · Berean Standard Bible

For as the churning of milk yields butter, and the twisting of the nose draws blood, so the stirring of anger brings forth strife.”

Context

31na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị, na mkpi, na eze ndị agha ya gbara gburugburu. 32“Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu maọbụ zube nzube ọjọọ, anyala isi nʼihi ya, were aka gị kpuchie ọnụ gị nʼihere. 33A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi; iti mmadụ aka nʼimi na-akpata ịgba ọbara, otu a kwa ikpali iwe na-eweta ise okwu.” 30:2 Abụ m anụ ọhịa, a bụghị mmadụ. 30:11 Maọbụ, Ọgbọ 30:26 Ewi nkume bụ otu ụdị oke nʼọtụtụ ụzọ oke e nwere. Ha na-ebi nʼigwe nʼugwu. Lev 11:5; Abụ 104:18

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.