Ilu 30:32
Proverbs 30:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu maọbụ zube nzube ọjọọ, anyala isi nʼihi ya, were aka gị kpuchie ọnụ gị nʼihere.
Proverbs 30:32 in English
Proverbs 30:32 · Berean Standard Bible
If you have foolishly exalted yourself or if you have plotted evil, put your hand over your mouth.
Context
30Ọdụm, eze ụmụ anụmanụ. Ọ naghị atụ onye ọbụla egwu, 31na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị,
na mkpi,
na eze ndị agha ya gbara gburugburu. 32“Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu
maọbụ zube nzube ọjọọ,
anyala isi nʼihi ya, were aka gị kpuchie ọnụ gị nʼihere. 33A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi;
iti mmadụ aka nʼimi na-akpata ịgba ọbara,
otu a kwa ikpali iwe na-eweta ise okwu.”
30:2 Abụ m anụ ọhịa, a bụghị mmadụ.
30:11 Maọbụ, Ọgbọ
30:26 Ewi nkume bụ otu ụdị oke nʼọtụtụ ụzọ oke e nwere. Ha na-ebi nʼigwe nʼugwu. Lev 11:5; Abụ 104:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.