Native Bible

Proverbs 30:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ okwu Agọ, nwa Jake, onye Masa, Okwu si nʼọnụ nwoke a zigaara Itiel na Ukal: “Ike agwụla m, Chineke ma a pụrụ imeri.

Proverbs 30:1 in English

Proverbs 30:1 · Berean Standard Bible

These are the words of Agur son of Jakeh—the burden that this man declared to Ithiel: “I am weary, O God, and worn out.*

Context

1Ndị a bụ okwu Agọ, nwa Jake, onye Masa, Okwu si nʼọnụ nwoke a zigaara Itiel na Ukal: “Ike agwụla m, Chineke ma a pụrụ imeri. 2Nʼezie, abụ m onye nzuzu karịa mmadụ ọbụla;* Enweghị m ụdị nghọta ahụ mmadụ na-enwe. 3Amụtabeghị m amamihe, maọbụ ruo ịmata maka Onye Nsọ ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.