Ilu 3:11
Proverbs 3:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m nwoke ajụla ịdọ aka na ntị nke Onyenwe anyị, ike agwụla gị ịnagide ịba mba ya.
Proverbs 3:11 in English
Proverbs 3:11 · Berean Standard Bible
My son, do not reject the discipline of the LORD, and do not loathe His rebuke;*
Context
9Sọpụrụ Onyenwe anyị site nʼinye ya mkpụrụ mbụ nke akụnụba gị,
na mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị. 10Mgbe ahụ ka ọ ga-eme ka ọba gị niile jubigakwa oke,
ebe ịnara mmanya gị ga-ejupụta na mmanya ọhụrụ. 11Nwa m nwoke ajụla ịdọ aka na ntị nke Onyenwe anyị,
ike agwụla gị ịnagide ịba mba ya. 12Nʼihi na ọ bụ ndị Onyenwe anyị hụrụ nʼanya ka ọ na-abara mba,
dịka nna si abara nwa ya nke ihe ya na-atọ ya ụtọ mba. 13Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ onye chọtara amamihe,
onye nwetara nghọta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.