Ilu 27:25
Proverbs 27:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta, mgbe ahụ ka a na-achịkọbata ahịhịa sị nʼugwu.
Proverbs 27:25 in English
Proverbs 27:25 · Berean Standard Bible
When hay is removed and new growth appears and the grain from the hills is gathered,
Context
23Lezie ọrụ gị anya nke ọma,
marakwa ọnọdụ igwe ewu na atụrụ gị na anụ ụlọ ndị ọzọ, 24nʼihi na akụnụba adịghị adịgide.
Ọ bụladị okpueze nke onye eze na-emesịa gabiga. 25Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta,
mgbe ahụ ka a na-achịkọbata ahịhịa sị nʼugwu. 26Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi,
ụmụ ewu ga-enyekwa gị ego ọnụahịa ala ubi gị. 27Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri,
na nke ga-edozi ahụ ndị odibo nwanyị gị.
27:1 Luk 12:19-21; Jem 4:13-16
27:2 Etola onwe gị, chere ka ndị ọzọ too gị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.