Native Bible

Proverbs 27:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri, na nke ga-edozi ahụ ndị odibo nwanyị gị. 27:1 Luk 12:19-21; Jem 4:13-16 27:2 Etola onwe gị, chere ka ndị ọzọ too gị

Proverbs 27:27 in English

Proverbs 27:27 · Berean Standard Bible

You will have plenty of goats’ milk to feed you— food for your household and nourishment for your maidservants.

Context

25Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta, mgbe ahụ ka a na-achịkọbata ahịhịa sị nʼugwu. 26Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi, ụmụ ewu ga-enyekwa gị ego ọnụahịa ala ubi gị. 27Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri, na nke ga-edozi ahụ ndị odibo nwanyị gị. 27:1 Luk 12:19-21; Jem 4:13-16 27:2 Etola onwe gị, chere ka ndị ọzọ too gị

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.