Ilu 27:19
Proverbs 27:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri otu a ka obi mmadụ si egosi ihe onye ahụ bụ.
Proverbs 27:19 in English
Proverbs 27:19 · Berean Standard Bible
As water reflects the face, so the heart reflects the true man.
Context
17Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,
otu a ka mmadụ si enyere ibe ya aka ịdị nkọ. 18Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,
onye na-echebekwa nna ya ukwu ka a ga-asọpụrụ. 19Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri
otu a ka obi mmadụ si egosi ihe onye ahụ bụ. 20Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi,
otu a ihe na-agụ anya mmadụ adịghị agwụ agwụ. 21Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo
ma a na-anwale ndị mmadụ site nʼotuto a na-enye ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.