Ilu 26:7
Proverbs 26:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka onye ngwụrọ si eji ụkwụ ya eje ije, otu a ka ilu si esite nʼọnụ onye nzuzu apụta.
Proverbs 26:7 in English
Proverbs 26:7 · Berean Standard Bible
Like lame legs hanging limp is a proverb in the mouth of a fool.
Context
5Zaa onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị,
ma ọ bụghị ya ọ ga-abụ onye maara ihe nʼanya onwe ya. 6Iziga ozi site nʼaka onye nzuzu
dịka mmadụ ibipụ ụkwụ ya maọbụ ịṅụ ihe ike dịka mmiri. 7Dịka onye ngwụrọ si eji ụkwụ ya eje ije,
otu a ka ilu si esite nʼọnụ onye nzuzu apụta. 8Ọ baghị uru inye onye nzuzu nsọpụrụ, nʼihi na ọ gaghị anọgide.
Ọ dị ka ịwụ ọkụkọ mmiri nʼazụ. 9Dịka ogwu manyere nʼaka onye na-aṅụbiga mmanya oke
otu a ka ilu dị nʼọnụ onye nzuzu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.