Native Bible

Proverbs 26:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha. Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi. 26:15 Maọbụ, ọkụ nri 26:16 Ya bụ, onye nzuzu

Proverbs 26:28 in English

Proverbs 26:28 · Berean Standard Bible

A lying tongue hates those it crushes, and a flattering mouth causes ruin.

Context

26Ọ bụ ezie na ọ ga na-eme ka ọ hụrụ gị nʼanya, ma iro ya ga-apụta ihe, mmadụ niile ga-ahụkwa ya. 27Onye na-egwuru ibe ya olulu ga-adaba nʼime ya. Ọzọ, onye na-enuda nkume, ya ka nkume ahụ ga-adagbu. 28Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha. Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi. 26:15 Maọbụ, ọkụ nri 26:16 Ya bụ, onye nzuzu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.