Ilu 26:27
Proverbs 26:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-egwuru ibe ya olulu ga-adaba nʼime ya. Ọzọ, onye na-enuda nkume, ya ka nkume ahụ ga-adagbu.
Proverbs 26:27 in English
Proverbs 26:27 · Berean Standard Bible
He who digs a pit will fall into it, and he who rolls a stone will have it roll back on him.
Context
25Okwu ọnụ ya nwere ike tọọ ụtọ na ntị ma ekwenyerela ha,
nʼihi na ihe arụ asaa jupụtara nʼime obi ha. 26Ọ bụ ezie na ọ ga na-eme ka ọ hụrụ gị nʼanya,
ma iro ya ga-apụta ihe, mmadụ niile ga-ahụkwa ya. 27Onye na-egwuru ibe ya olulu ga-adaba nʼime ya.
Ọzọ, onye na-enuda nkume, ya ka nkume ahụ ga-adagbu. 28Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha.
Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi.
26:15 Maọbụ, ọkụ nri
26:16 Ya bụ, onye nzuzu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.