Ilu 25:8
Proverbs 25:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
e mekwala ngwangwa ịga nʼụlọikpe, nʼihi na ọ bụ gịnị ka ị ga-eme nʼikpeazụ ma ọ bụrụ nʼonye agbataobi gị etinye gị nʼọnọdụ ihere?
Proverbs 25:8 in English
Proverbs 25:8 · Berean Standard Bible
do not bring hastily to court. Otherwise, what will you do in the end when your neighbor puts you to shame?
Context
6Egosipụtala onwe gị nʼihu eze,
ewerela ọnọdụ nʼetiti ndị oke mmadụ, 7ọ ga-aka mma ma ọ bụrụ na ọ si gị, “Rigota nʼebe a,”
karịa na o wedara gị ala nʼihu ndị oke mmadụ.
Ihe iji anya gị abụọ hụ 8e mekwala ngwangwa ịga nʼụlọikpe,
nʼihi na ọ bụ gịnị ka ị ga-eme nʼikpeazụ
ma ọ bụrụ nʼonye agbataobi gị etinye gị nʼọnọdụ ihere? 9Ọ bụrụ na gị na onye ọzọ enwee esemokwu, dozienụ ya nʼonwe unu,
emekwala ka ndị ọzọ mata okwu nzuzo gị na onye ọzọ kwuru, 10ma ọ bụghị ya, onye nụrụ ya nwere ike menye gị ihere,
agwa ọjọọ gị agaghị enwekwa ọgwụgwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.