Ilu 25:27
Proverbs 25:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka ịracha mmanụ aṅụ hie nne si jọọ njọ, otu a ka o si bụrụ ihe na-enweghị nsọpụrụ, mmadụ ịchọpụta ihe ndị ezomiri ezomi.
Proverbs 25:27 in English
Proverbs 25:27 · Berean Standard Bible
It is not good to eat too much honey or to search out one’s own glory.
Context
25Oziọma e sitere na mba dị anya nata
dị ka mmiri jụrụ oyi nye onye akpịrị na-akpọ nkụ. 26Onye ezi omume nke kwenyere nʼihe onye na-emebi iwu kwuru
dị ka iyi a gwọrụrụ nʼisi ya. 27Dịka ịracha mmanụ aṅụ hie nne si jọọ njọ,
otu a ka o si bụrụ ihe na-enweghị nsọpụrụ, mmadụ ịchọpụta ihe ndị ezomiri ezomi. 28Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya
dị ka obodo na-enweghị ndị na-eche ya nche, nke e tikpọrọ mgbidi ya etikpọ.
25:18 Ya bụ, nke dị nkọ
25:21 Ọpụ 23:4-5; 2Ih 28:15; Mat 5:44
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.