Ilu 25:28
Proverbs 25:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya dị ka obodo na-enweghị ndị na-eche ya nche, nke e tikpọrọ mgbidi ya etikpọ. 25:18 Ya bụ, nke dị nkọ 25:21 Ọpụ 23:4-5; 2Ih 28:15; Mat 5:44
Proverbs 25:28 in English
Proverbs 25:28 · Berean Standard Bible
Like a city whose walls are broken down is a man who does not control his temper.
Context
26Onye ezi omume nke kwenyere nʼihe onye na-emebi iwu kwuru
dị ka iyi a gwọrụrụ nʼisi ya. 27Dịka ịracha mmanụ aṅụ hie nne si jọọ njọ,
otu a ka o si bụrụ ihe na-enweghị nsọpụrụ, mmadụ ịchọpụta ihe ndị ezomiri ezomi. 28Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya
dị ka obodo na-enweghị ndị na-eche ya nche, nke e tikpọrọ mgbidi ya etikpọ.
25:18 Ya bụ, nke dị nkọ
25:21 Ọpụ 23:4-5; 2Ih 28:15; Mat 5:44
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.