Ilu 25:2
Proverbs 25:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ nsọpụrụ Chineke izobe okwu, ma nsọpụrụ ndị eze bụ ịchọpụta ala okwu.
Proverbs 25:2 in English
Proverbs 25:2 · Berean Standard Bible
It is the glory of God to conceal a matter and the glory of kings to search it out.
Context
1Ndị a bụkwa ilu Solomọn, nke ndị ozi Hezekaya eze ndị Juda dekọtara nʼakwụkwọ. 2Ọ bụ nsọpụrụ Chineke izobe okwu,
ma nsọpụrụ ndị eze bụ ịchọpụta ala okwu. 3Dịka ịdị elu nke eluigwe, dịka ịdị omimi nke ala,
otu a ka obi ndị eze bụ ihe a na-apụghị ịchọpụta. 4Wepụ ihe ahụ niile na-ekpuchi mma ọlaọcha,
onye ọkpụ ụzụ ọla ga-arụpụta efere;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.