Ilu 24:3
Proverbs 24:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ, ọ bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike.
Proverbs 24:3 in English
Proverbs 24:3 · Berean Standard Bible
By wisdom a house is built and by understanding it is established;
Context
1Ekwosola ndị ajọ omume ekworo,
ka ihe banyere ha ghara ịtọ gị ụtọ. 2Nʼihi na-atụmatụ obi ha niile bụ otu ha ga-esi mee ihe ike,
egbugbere ọnụ ha na-ekwu naanị maka ọgbaaghara. 3Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,
ọ bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike. 4Sitekwa nʼihe ọmụma ka akụ niile ji ejupụta nʼime ya,
bụ akụ ndị pụrụ iche ma dịkwa oke ọnụahịa. 5Onye maara ihe na-emeri site nʼịdị ike,
ndị nwere ọmụma ihe na-akpali ike ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.