Ilu 24:5
Proverbs 24:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye maara ihe na-emeri site nʼịdị ike, ndị nwere ọmụma ihe na-akpali ike ha.
Proverbs 24:5 in English
Proverbs 24:5 · Berean Standard Bible
A wise man is strong,* and a man of knowledge enhances his strength.
Context
3Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,
ọ bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike. 4Sitekwa nʼihe ọmụma ka akụ niile ji ejupụta nʼime ya,
bụ akụ ndị pụrụ iche ma dịkwa oke ọnụahịa. 5Onye maara ihe na-emeri site nʼịdị ike,
ndị nwere ọmụma ihe na-akpali ike ha. 6Ejela ọgụ ma ọ bụghị na i nwetara ezi ndụmọdụ,
nʼihi na nzọpụta dị nʼige ọtụtụ ndị ndụmọdụ ntị. 7Amamihe dị elu nke ukwuu nye ndị nzuzu,
ha gaghị asaghe ọnụ ha nʼọgbakọ ọnụ ụzọ ama.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.