Ilu 20:4
Proverbs 20:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye umengwụ adịghị arụ ọrụ ubi nʼoge ya. Nʼoge owuwe ihe ubi ọ pụghị ịchọta ihe oriri.
Proverbs 20:4 in English
Proverbs 20:4 · Berean Standard Bible
The slacker does not plow in season; at harvest time he looks, but nothing is there.
Context
2Ọnụma eze na-emenye oke ụjọ nʼahụ dịka mbigbọ nke ọdụm;
ndị na-akpasu ya iwe ga-atụfu ndụ ha. 3Ọ bụ ihe nsọpụrụ nye onye na-ezere okwu na ụka,
ma onye nzuzu ọbụla na-eme ngwa ise okwu. 4Onye umengwụ adịghị arụ ọrụ ubi nʼoge ya.
Nʼoge owuwe ihe ubi ọ pụghị ịchọta ihe oriri. 5Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi,
ma onye nwere nghọta na-adọpụta ha. 6Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,
ma onye kwesiri ntụkwasị obi, onye pụrụ ịchọta ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.