Native Bible

Proverbs 20:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọkpọ na mmerụ ahụ na-ehichapụ ihe ọjọọ, ụtarị na-asachapụ ime ime nke ahụ mmadụ. 20:25 Ya bụ mgbe mmadụ na-echeghị uche mee nke a.

Proverbs 20:30 in English

Proverbs 20:30 · Berean Standard Bible

Lashes and wounds scour evil, and beatings cleanse the inmost parts.

Context

28Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi na-echebe eze, site nʼịhụnanya ka ocheeze ya na-eguzo chịm. 29Ugwu a na-akwanyere ụmụ okorobịa bụ nʼihi ịdị ike ha, ma isi awọ bụ nsọpụrụ ndị okenye. 30Ọkpọ na mmerụ ahụ na-ehichapụ ihe ọjọọ, ụtarị na-asachapụ ime ime nke ahụ mmadụ. 20:25 Ya bụ mgbe mmadụ na-echeghị uche mee nke a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.