Proverbs 2:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E, ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọmụma ka ị na-akpọku, ọ bụrụkwa na ọ bụ nghọta ka ị na-eweliri olu gị,
Proverbs 2:3 in English
Proverbs 2:3 · Berean Standard Bible
if you truly call out to insight and lift your voice to understanding,
Context
1Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niile
zobekwa iwu m niile nʼime obi gị, 2tọọ ntị gị nʼala nye amamihe,
wepụta obi gị inwe nghọta. 3E, ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọmụma ka ị na-akpọku,
ọ bụrụkwa na ọ bụ nghọta ka ị na-eweliri olu gị, 4ọ bụrụ na ị na-achọ ya dịka i si achọ ọlaọcha
maọbụ akụ nke zoro ezo, 5mgbe ahụ, ị ga-aghọtakwa ihe bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị
chọtakwa ihe ọmụma nke Chineke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.