Native Bible

Proverbs 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niile zobekwa iwu m niile nʼime obi gị,

Proverbs 2:1 in English

Proverbs 2:1 · Berean Standard Bible

My son, if you accept my words and hide my commandments within you,

Context

1Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niile zobekwa iwu m niile nʼime obi gị, 2tọọ ntị gị nʼala nye amamihe, wepụta obi gị inwe nghọta. 3E, ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọmụma ka ị na-akpọku, ọ bụrụkwa na ọ bụ nghọta ka ị na-eweliri olu gị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.